Omeiheoma

Ome ihe oma ka obu
Ome ihe ukwu ka obu
Chukwuoma ka obu
Ekwu eme ka obu

Onwere ihe oma ona eme n’uwa nye ya (Ekene)
Maka na ekene ya na nke Omere omekwa ya (Ozo)
Na ime onodu obuna Chukwu ma ndi nke ya
Papa
Ome ihe ukwu ka obu

Onwere ihe oma ona eme n’uwa nye ya (Ekene)
Maka na ekene ya na nke Omere omekwa ya (Ozo)
Na imе onodu obuna Chukwu ma ndi nke ya

Papa
Ome ihe ukwu ka obu
Log in or signup to leave a comment

NEXT ARTICLE